Ihe mere ụsụ ji efe n'abalị

22/03/2022 4 min Temporada 1 Episodio 9

Listen "Ihe mere ụsụ ji efe n'abalị"

Episode Synopsis

Na akụkọ ifo nke taa, anyị ga ahụ ka ụmụ anumanu siri ga kpesara Chukwu gbasara ihe ọjọọ ụsụ n'eme n'obodo